Ihe irafu madu di n'uwa
(The world is filled with temptations and deception)
A bu m nwa Chukwu agaghi emeru m
(I'm a child of God, I won't be defiled)
O ga ejisi m ike n'aka nke Ya
(He will uphold me with His hands)
Rue n'ubochi nke ikpe azu
(Until the last day)
Enwere m enyi
(I have a friend)
Nke n'egbo mkpa m nile
(That solves my all my problems)
Ulo m di anya, karia kpakpando
(My home is far away, beyond the stars)
Mara na nka bu oke ihe o mere m
(Know that this is the great thing He's done for me)
Nke m ji n'eti Aliluya
(That's why I'm shouting Hallelujah)
Ezi enyi di nma bukwa Jisos
(What a friend we have in Jesus)
Ogaghi ekwe k'ihere mee m
(He will not allow me to suffer shame)
Oga ejisi m ike n'aka nke Ya
(He shall uphold me with His hands)
N'oge nile nke ubochi
(Every hour of the day)
Agaghi m echezo n'obu Nwa Chukwu
(I won't forget it's the Son of God)
Gafere n'ili nwuo onwu n'ihi m
(Who passed through the grave and died for me)
Ya nere nzoputa m ji di otua
(That's what guaranteed my salvation)
Nogide na ya n'ezie
(Verily, I will remain in Him)
Негізгі бет Enwere m Enyi Nke N'egbo Mkpa m Nile (I have a Friend who takes care of all my needs)
Пікірлер: 96